Jọn 10:42
John 10:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọtụtụ mmadụ kwenyekwara na ya nʼebe ahụ. 10:22 Nke a bụ mmemme icheta ido nsọ e doro ụlọnsọ ukwu ahụ mgbe e wugharịrị ya nʼihi mmerụ ndị Siria merụrụ ya. E mere ka anyị mata na ọ bụ onye a na-akpọ Antiokus Efifanis merụrụ ụlọnsọ ahụ, mgbe o ji ezi chụọ aja nʼelu ebe ịchụ aja ya, dịka akwụkwọ akụkọ si kọọ ya. 10:23 Maọbụ, mgbe ụlọ 10:34 Abụ 82:6
John 10:42 in English
John 10:42 · Berean Standard Bible
And many in that place believed in Jesus.
Context
40Mgbe ahụ ọ laghachiri azụ nʼofe osimiri Jọdan, bụ ebe Jọn nọrọ na mbụ mee baptizim, ebe ahụ ka ọ nọdụrụ. 41Ọtụtụ ndị mmadụ bịakwutere ya. Ha na-asị, “Jọn arụghị ọrụ ihe ịrịbama ọbụla, ma ihe niile Jọn kwuru banyere nwoke a bụ eziokwu.” 42Ọtụtụ mmadụ kwenyekwara na ya nʼebe ahụ.
10:22 Nke a bụ mmemme icheta ido nsọ e doro ụlọnsọ ukwu ahụ mgbe e wugharịrị ya nʼihi mmerụ ndị Siria merụrụ ya. E mere ka anyị mata na ọ bụ onye a na-akpọ Antiokus Efifanis merụrụ ụlọnsọ ahụ, mgbe o ji ezi chụọ aja nʼelu ebe ịchụ aja ya, dịka akwụkwọ akụkọ si kọọ ya.
10:23 Maọbụ, mgbe ụlọ
10:34 Abụ 82:6
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.