Jọn 10:40
John 10:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ ọ laghachiri azụ nʼofe osimiri Jọdan, bụ ebe Jọn nọrọ na mbụ mee baptizim, ebe ahụ ka ọ nọdụrụ.
John 10:40 in English
John 10:40 · Berean Standard Bible
Then Jesus went back across the Jordan to the place where John had first been baptizing, and He stayed there.
Context
38Ma ọ bụrụ na m na-arụ ya, a sịkwarị na unu ekweghị na m, kwerenụ nʼọrụ ndị a, ka unu nwee ike mata ma ghọtakwa na Nna ahụ nọ nʼime m, mụ onwe m nọkwa nʼime Nna ahụ.” 39Ọzọkwa, ha gbalịrị ijide ya ma ọ siri nʼaka ha pụọ. 40Mgbe ahụ ọ laghachiri azụ nʼofe osimiri Jọdan, bụ ebe Jọn nọrọ na mbụ mee baptizim, ebe ahụ ka ọ nọdụrụ. 41Ọtụtụ ndị mmadụ bịakwutere ya. Ha na-asị, “Jọn arụghị ọrụ ihe ịrịbama ọbụla, ma ihe niile Jọn kwuru banyere nwoke a bụ eziokwu.” 42Ọtụtụ mmadụ kwenyekwara na ya nʼebe ahụ.
10:22 Nke a bụ mmemme icheta ido nsọ e doro ụlọnsọ ukwu ahụ mgbe e wugharịrị ya nʼihi mmerụ ndị Siria merụrụ ya. E mere ka anyị mata na ọ bụ onye a na-akpọ Antiokus Efifanis merụrụ ụlọnsọ ahụ, mgbe o ji ezi chụọ aja nʼelu ebe ịchụ aja ya, dịka akwụkwọ akụkọ si kọọ ya.
10:23 Maọbụ, mgbe ụlọ
10:34 Abụ 82:6
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.