Native Bible

John 10:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọzọkwa, ha gbalịrị ijide ya ma ọ siri nʼaka ha pụọ.

John 10:39 in English

John 10:39 · Berean Standard Bible

At this, they tried again to seize Him, but He escaped their grasp.

Context

37Unu ekwenyela na m, ma ọ bụrụ na ọ bụghị ọrụ Nna m ka m na-arụ. 38Ma ọ bụrụ na m na-arụ ya, a sịkwarị na unu ekweghị na m, kwerenụ nʼọrụ ndị a, ka unu nwee ike mata ma ghọtakwa na Nna ahụ nọ nʼime m, mụ onwe m nọkwa nʼime Nna ahụ.” 39Ọzọkwa, ha gbalịrị ijide ya ma ọ siri nʼaka ha pụọ. 40Mgbe ahụ ọ laghachiri azụ nʼofe osimiri Jọdan, bụ ebe Jọn nọrọ na mbụ mee baptizim, ebe ahụ ka ọ nọdụrụ. 41Ọtụtụ ndị mmadụ bịakwutere ya. Ha na-asị, “Jọn arụghị ọrụ ihe ịrịbama ọbụla, ma ihe niile Jọn kwuru banyere nwoke a bụ eziokwu.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.