Jeremaya 50:46
Jeremiah 50:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụwa ga-ama jijiji mgbe ha nụrụ mkpọtụ ọdịda Babilọn, iti mkpu akwa ya ga-adakwa ụda nʼetiti mba niile dị iche iche. 50:5 Rapara nʼahụ Onyenwe anyị
Jeremiah 50:46 in English
Jeremiah 50:46 · Berean Standard Bible
At the sound of Babylon’s capture the earth will quake; a cry will be heard among the nations.
Context
44Lee, dịka mgbe ọdụm na-esi nʼoke ọhịa Jọdan
na-arịgopụta nʼebe ịta nri nke ụmụ anụmanụ jupụtara nʼahịhịa ndụ,
nʼotu ntabi anya ka m ga-esi nʼala ya chụpụ Babilọn.
Ma onye bụ onye ahụ a họpụtara, onye m ga-enyefe ọrụ a nʼaka?
Onye dịka m? Onye kwa pụrụ ịpụta tụọ m aka nʼihu?
Onye bụkwa onye ọzụzụ atụrụ ahụ nke pụrụ ido onwe ya megide m?” 45Nʼihi ya, nụrụ ihe Onyenwe anyị kwadobere megide Babilọn,
nụrụkwa ihe o zubere megide ala ndị Babilọn.
A ga-adọkpụrụ ndị dị nta nʼetiti igwe ewu na atụrụ ahụ.
Ebe ịta nri ha ga-anọ nʼọnọdụ mgbagwoju anya nʼihi nke a. 46Ụwa ga-ama jijiji mgbe ha nụrụ mkpọtụ ọdịda Babilọn,
iti mkpu akwa ya ga-adakwa ụda nʼetiti mba niile dị iche iche.
50:5 Rapara nʼahụ Onyenwe anyị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.