Jeremaya 5:2
Jeremiah 5:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ ezie, na ha na-asị, ‘Dịka Onyenwe anyị na-adị ndụ,’ ma ha ka na-aṅụ iyi nʼokwu ụgha.”
Jeremiah 5:2 in English
Jeremiah 5:2 · Berean Standard Bible
Although they say, ‘As surely as the LORD lives,’ they are swearing falsely.”
Context
1“Jegharịa nʼokporoụzọ niile dị na Jerusalem,
legharịa anya, ma mara,
chọkwanụ gburugburu nʼama ya niile.
Ma unu ọ ga-achọpụta otu onye,
bụ onye na-eme ihe ziri ezi, na onye na-achọ eziokwu.
M ga-agbagharakwa obodo a 2Ọ bụ ezie, na ha na-asị, ‘Dịka Onyenwe anyị na-adị ndụ,’
ma ha ka na-aṅụ iyi nʼokwu ụgha.” 3Onyenwe anyị, anya gị abụọ ọ bụghị eziokwu ka ọ na-achọ?
Ị tiela ha ihe, ma o metụghị ha nʼahụ.
I gwepịara ha, ma ha ekweghị a nabata ịdọ aka na ntị.
Ha emeela ka ihu ha sie ike karịa nkume,
ha ajụla ịchịgharị. 4Mgbe ahụ, a sịrị, “Ndị a bụ naanị ndị ogbenye
na ndị na-enweghị uche,
ha amaghị ihe ọbụla gbasara ụzọ Onyenwe anyị,
na iwu nke Chineke ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.