Jeremaya 30:23
Jeremiah 30:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lee, Onyenwe anyị ga-esite nʼọnụma ya mee ka oke ifufe ya fee. Ọ ga-efekwasị ndị na-emebi iwu dịka ifufe na-efesi ike.
Jeremiah 30:23 in English
Jeremiah 30:23 · Berean Standard Bible
Behold, the storm of the LORD has gone out with fury, a whirlwind swirling down upon the heads of the wicked.
Context
21Onyendu ha ga-abụ otu onye nʼime ndị ha;
onye ga-achị ha ga-esi nʼetiti ha pụta.
Aga m akpọbata ya nso ebe m nọ, ọ ga-abịaru m nso,
nʼihi na olee mmadụ ahụ nke pụrụ inyefe onwe ya kpamkpam,
maka ịbịaru m nso?’
Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri. 22‘Nʼụzọ dị otu a unu ga-abụ ndị m,
mụ onwe m kwa ga-abụ Chineke unu.’ ” 23Lee, Onyenwe anyị ga-esite nʼọnụma ya
mee ka oke ifufe ya fee.
Ọ ga-efekwasị ndị na-emebi iwu
dịka ifufe na-efesi ike. 24Iwe ọkụ Onyenwe anyị agaghị akwụsị
tutu ruo mgbe o mezuru
ihe ndị o bu nʼobi.
Nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa
unu ga-aghọta ihe ndị a.
30:10 Ya bụ, adakwala mba
30:11 Dịka o ziri ezi nʼikpe
30:18 Ya bụ, ebe obibi
30:18 Ụfọdụ akwụkwọ na-asị nʼelu ugwu ya
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.