Native Bible

Jeremiah 30:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iwe ọkụ Onyenwe anyị agaghị akwụsị tutu ruo mgbe o mezuru ihe ndị o bu nʼobi. Nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa unu ga-aghọta ihe ndị a. 30:10 Ya bụ, adakwala mba 30:11 Dịka o ziri ezi nʼikpe 30:18 Ya bụ, ebe obibi 30:18 Ụfọdụ akwụkwọ na-asị nʼelu ugwu ya

Jeremiah 30:24 in English

Jeremiah 30:24 · Berean Standard Bible

The fierce anger of the LORD will not turn back until He has fully accomplished the purposes of His heart. In the days to come you will understand this.

Context

22‘Nʼụzọ dị otu a unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m kwa ga-abụ Chineke unu.’ ” 23Lee, Onyenwe anyị ga-esite nʼọnụma ya mee ka oke ifufe ya fee. Ọ ga-efekwasị ndị na-emebi iwu dịka ifufe na-efesi ike. 24Iwe ọkụ Onyenwe anyị agaghị akwụsị tutu ruo mgbe o mezuru ihe ndị o bu nʼobi. Nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa unu ga-aghọta ihe ndị a. 30:10 Ya bụ, adakwala mba 30:11 Dịka o ziri ezi nʼikpe 30:18 Ya bụ, ebe obibi 30:18 Ụfọdụ akwụkwọ na-asị nʼelu ugwu ya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.