Jeremaya 3:25
Jeremiah 3:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka anyị dinara ala nʼihere anyị, ka ọnọdụ oke ihere dịrị anyị kpuchikwa anyị. Anyị na nna nna anyị ha emehiela megide Onyenwe anyị Chineke anyị; site mgbe anyị dị na nwantakịrị ruo taa o nwebeghị mgbe anyị ji rube isi ime ihe Onyenwe anyị Chineke anyị nyere nʼiwu.” 3:2 Ya bụ, dịka nwanyị akwụna 3:2 Onye na-achịgharị anụ ụlọ 3:22 Ga-eme unu ndị kwesiri ntụkwasị obi.
Jeremiah 3:25 in English
Jeremiah 3:25 · Berean Standard Bible
Let us lie down in our shame; let our disgrace cover us. We have sinned against the LORD our God, both we and our fathers; from our youth even to this day we have not obeyed the voice of the LORD our God.”
Context
23Nʼezie, aghụghọ, ka mkpọtụ ofufe nke arụsị niile,
nʼelu ugwu nta dị iche iche na nʼelu ugwu niile bụ,
nʼezie, nʼime Onyenwe anyị, bụ Chineke anyị
ka nzọpụta Izrel dị. 24Ma site mgbe anyị dị na nwantakịrị, ihe ihere ahụ eripịala
mkpụrụ sitere na ndọgbu nʼọrụ nke nna nna anyị ha
igwe anụ ụlọ na ehi ha,
ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom. 25Ka anyị dinara ala nʼihere anyị,
ka ọnọdụ oke ihere dịrị anyị kpuchikwa anyị.
Anyị na nna nna anyị ha
emehiela megide Onyenwe anyị Chineke anyị;
site mgbe anyị dị na nwantakịrị ruo taa
o nwebeghị mgbe anyị ji rube isi ime ihe Onyenwe anyị Chineke anyị nyere nʼiwu.”
3:2 Ya bụ, dịka nwanyị akwụna
3:2 Onye na-achịgharị anụ ụlọ
3:22 Ga-eme unu ndị kwesiri ntụkwasị obi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.