Jeremaya 28:17
Jeremiah 28:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼọnwa asaa nke afọ ahụ Hananaya onye amụma nwụrụ. 28:6 Maọbụ, Ya sikwa otu a dịrị 28:12 Lit. Yoku
Jeremiah 28:17 in English
Jeremiah 28:17 · Berean Standard Bible
And in the seventh month of that very year, the prophet Hananiah died.
Context
15Mgbe ahụ, Jeremaya onye amụma sịrị Hananaya onye amụma, “Gee ntị, Hananaya! Ọ bụghị Onyenwe anyị zitere gị, ma ị ghọgbuola mba a mee ka ha tụkwasị uche nʼokwu ụgha. 16Nʼihi nke a, otu a ka Onyenwe anyị kwuru, ‘Ekpebiela m isite nʼụwa wepụ gị. Ị ga-anwụ nʼafọ a, nʼihi na i kwusaala nnupu isi megide Onyenwe anyị.’ ” 17Nʼọnwa asaa nke afọ ahụ Hananaya onye amụma nwụrụ.
28:6 Maọbụ, Ya sikwa otu a dịrị
28:12 Lit. Yoku
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.