Jeremaya 2:36
Jeremiah 2:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gịnị mere unu ji na-akpagharị na-agbanwe ụzọ unu ọtụtụ mgbe? Ijipt ga-etinye unu nʼọnọdụ ihere dịka ndị Asịrịa mere unu.
Jeremiah 2:36 in English
Jeremiah 2:36 · Berean Standard Bible
How unstable you are, constantly changing your ways! You will be disappointed by Egypt just as you were by Assyria.
Context
34Nʼuwe unu ka achọtara ọbara
ndị ogbenye na-enweghị ihe ọjọọ ha mere,
nʼagbanyeghị na unu ejideghị ha ka ha nʼagbaka ụzọ.
Ma unu gara nʼihu 35na-asịkwa, ‘Emeghị m ihe ọjọọ,
ọ dịghị eweso m iwe.’
Ma aga m ekpe unu ikpe,
nʼihi na unu na-asị, ‘Emeghị m mmehie.’ 36Gịnị mere unu ji na-akpagharị
na-agbanwe ụzọ unu ọtụtụ mgbe?
Ijipt ga-etinye unu nʼọnọdụ ihere
dịka ndị Asịrịa mere unu. 37Unu ga-ebu aka unu nʼisi
mgbe unu si ebe ahụ na-apụ,
nʼihi na Onyenwe anyị ajụla ndị ahụ unu tụkwasịrị obi.
Ha agaghị enyere unu aka.
2:9 Aga m akpọ unu ikpe.
2:11 Gbanwere Chineke ha dị ebube
2:22 Ya bụ, akanwụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.