Native Bible

Jeremiah 2:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Unu ga-ebu aka unu nʼisi mgbe unu si ebe ahụ na-apụ, nʼihi na Onyenwe anyị ajụla ndị ahụ unu tụkwasịrị obi. Ha agaghị enyere unu aka. 2:9 Aga m akpọ unu ikpe. 2:11 Gbanwere Chineke ha dị ebube 2:22 Ya bụ, akanwụ

Jeremiah 2:37 in English

Jeremiah 2:37 · Berean Standard Bible

Moreover, you will leave that place with your hands on your head, for the LORD has rejected those you trust; you will not prosper by their help.”

Context

35na-asịkwa, ‘Emeghị m ihe ọjọọ, ọ dịghị eweso m iwe.’ Ma aga m ekpe unu ikpe, nʼihi na unu na-asị, ‘Emeghị m mmehie.’ 36Gịnị mere unu ji na-akpagharị na-agbanwe ụzọ unu ọtụtụ mgbe? Ijipt ga-etinye unu nʼọnọdụ ihere dịka ndị Asịrịa mere unu. 37Unu ga-ebu aka unu nʼisi mgbe unu si ebe ahụ na-apụ, nʼihi na Onyenwe anyị ajụla ndị ahụ unu tụkwasịrị obi. Ha agaghị enyere unu aka. 2:9 Aga m akpọ unu ikpe. 2:11 Gbanwere Chineke ha dị ebube 2:22 Ya bụ, akanwụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.