Jeremaya 17:15
Jeremiah 17:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha nọ na-ajụ m ọnụ, na-asị m, “Olee ebe okwu Onyenwe anyị dị? Ya mezuonụ ugbu a!”
Jeremiah 17:15 in English
Jeremiah 17:15 · Berean Standard Bible
Behold, they keep saying to me, “Where is the word of the LORD? Let it come now!”
Context
13Onyenwe anyị, olileanya Izrel ka ị bụ.
A ga-emekwa ka ihere mee ndị na-agbakụta gị azụ.
A ga-edekwa aha ndị ahụ niile si nʼebe ị nọ wezuga onwe ha nʼala,
nʼihi na ha ewezugala onwe ha site nʼebe Onyenwe anyị,
isi iyi nke mmiri na-enye ndụ, nọ. 14Onyenwe anyị, ọ bụrụ na i mee ka ahụ sie m ike aga m adị ndụ.
Ọ bụrụ na ị zọpụta m aga m abụ onye azọpụtara,
nʼihi na ọ bu naanị gị ka m na-eto. 15Ha nọ na-ajụ m ọnụ, na-asị m,
“Olee ebe okwu Onyenwe anyị dị?
Ya mezuonụ ugbu a!” 16Ma esitebeghị m na ị bụ onye ọzụzụ atụrụ gị wezuga onwe m.
Ị maara na ọ bụghị ọchịchọ obi m ịhụ ụbọchị ahụ na-eweta ịda mba.
Ị maara ụdị okwu niile na-esite nʼọnụ m na-apụ. 17A ghọrọla m ihe na-eyi egwu,
nʼihi na ị bụ ebe mgbaba m nʼụbọchị mbibi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.