Native Bible

Jeremiah 16:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ya mere, aga m eme ka ha mata. Nʼoge a ka m ga-eme ka ha mata ike m, na ịdị ike m. Mgbe ahụ, ha ga-amata na aha m bụ Onyenwe anyị. 16:5 Iti ha aka nʼobi 16:14 Ejikwa ụdị okwu ndị a malite ịṅụ iyi ha

Jeremiah 16:21 in English

Jeremiah 16:21 · Berean Standard Bible

“Therefore behold, I will inform them, and this time I will make them know My power and My might; then they will know that My name is the LORD.

Context

19Onyenwe anyị, ị bụ ike m na ebe m e wusiri ike, ebe mgbaba m nʼoge nsogbu. Mba niile nke ụwa ga-esite na nsọtụ ụwa niile bịakwute gị. Ha ga-abịakwute gị sị gị, “Nna anyị ha enweghị ihe ọbụla karịakwa chi ndị na-abụghị chi nʼezie. Ha bụkwa chi na-abaghị uru, nke na-adịghị ewetara ha ihe ọma ọbụla.” 20Mmadụ ọ pụrụ imere onwe ya chi? E, ma chi ndị ahụ abụghị chi. 21“Ya mere, aga m eme ka ha mata. Nʼoge a ka m ga-eme ka ha mata ike m, na ịdị ike m. Mgbe ahụ, ha ga-amata na aha m bụ Onyenwe anyị. 16:5 Iti ha aka nʼobi 16:14 Ejikwa ụdị okwu ndị a malite ịṅụ iyi ha

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.