Native Bible

Jeremiah 16:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,

Jeremiah 16:1 in English

Jeremiah 16:1 · Berean Standard Bible

Then the word of the LORD came to me, saying,

Context

1Mgbe ahụ, okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, 2“Ị gaghị alụtara onwe gị nwunye, ị gaghị amụtakwa ụmụ ndị ikom na ndị inyom nʼebe a.” 3Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị kwuru banyere ụmụ ndị ikom niile na ụmụ ndị inyom niile a mụrụ nʼala a. Otu a ka ọ kwukwara banyere nne na nna ụmụntakịrị ndị a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.