Native Bible

Jeremiah 11:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a bụ okwu nke sị nʼebe Onyenwe anyị nọ bịakwute Jeremaya,

Jeremiah 11:1 in English

Jeremiah 11:1 · Berean Standard Bible

This is the word that came to Jeremiah from the LORD:

Context

1Nke a bụ okwu nke sị nʼebe Onyenwe anyị nọ bịakwute Jeremaya, 2“Gee ntị nʼihe niile metụtara ọgbụgba ndụ a, gwakwa ndị Juda, na ndị bi na Jerusalem. 3Gwa ha na nke a bụ ihe Onyenwe anyị, Chineke Izrel kwuru, ‘Onye a bụrụ ọnụ ka mmadụ ahụ bụ nke na-adịghị edebe ihe niile banyere ọgbụgba ndụ a,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.