Ndị Ikpe 5:8
Judges 5:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ụmụ Izrel họrọ ife chi ndị ọzọ ofufe, mgbe agha bịara nʼọnụ ụzọ ama niile, ahụghị ọ bụladị otu ụta maọbụ ùbe.* E, ọ bụladị nʼetiti iri puku ndị agha anọ, a hụghị otu ngwa agha ọbụla.
Judges 5:8 in English
Judges 5:8 · Berean Standard Bible
When they chose new gods, then war came to their gates. Not a shield or spear was found among forty thousand in Israel.
Context
6“Nʼụbọchị Shamga, nwa Anat,
nʼụbọchị Jael, ndị ịnyịnya ibu na-azụ ahịa nʼọzara kwusịrị,
ndị ije niile na-esi nʼakụkụ ụzọ gbagọrọ agbagọ na-aga. 7Ọ dịkwaghị ihe gara aga nʼobodo Izrel,
tutu ruo mgbe m bịara,
ee, mgbe m bụ Debọra bịara dịka nne nye Izrel. 8Mgbe ụmụ Izrel họrọ ife chi ndị ọzọ ofufe,
mgbe agha bịara nʼọnụ ụzọ ama niile,
ahụghị ọ bụladị otu ụta maọbụ ùbe.*
E, ọ bụladị nʼetiti iri puku ndị agha anọ, a hụghị otu ngwa agha ọbụla. 9Ma ugbu a, ana m aṅụrị ọṅụ banyere ndị na-achị ụmụ Izrel.
Ndị ji obi ha niile were onwe ha nye nʼetiti ndị Izrel.
Toonu Onyenwe anyị! 10“Kwupụtanụ ya, unu ndị na-agba ịnyịnya ibu dị ọcha,
unu ndị na-anọkwasị nʼelu akwa dị oke ọnụahịa nʼelu ịnyịnya unu,
na unu ndị na-eji ukwu na-agagharị nʼokporoụzọ.
Tụleenụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.