Ndị Ikpe 5:31
Judges 5:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Onyenwe anyị, biko, ka ndị iro gị niile si otu a laa nʼiyi. Ka ndị niile hụrụ gị nʼanya nwupụta ihe dịka anyanwụ mgbe o biliri nʼike.” E nwere izuike nʼala ahụ iri afọ anọ. 5:1 Banyere mmeri ahụ dị ukwu 5:4 Duuru anyị gabiga ọzara Edọm 5:8 Ndị iro ha ekwekwaghị ka onye Izrel ọbụla jide ngwa agha ọbụla. 5:23 Meroz bụ obodo dị nʼebo Naftalị. Ha esonyeghị ndị Izrel mgbe ha na-alụ agha, ha e nyeghịkwa aka jide ndị iro Izrel e meriri emeri, mgbe ha na-agbapụ ọsọ ndu, ya mere e ji bụọ ha ọnụ.
Judges 5:31 in English
Judges 5:31 · Berean Standard Bible
So may all your enemies perish, O LORD! But may those who love You shine like the sun at its brightest.” And the land had rest for forty years.
Context
29Ma otu nʼime ndị inyom na-ejere ya ozi, nke makarịsịrị ibe ya nʼihe.
E, ya onwe ya kwukwara sị, 30‘Ọ bụ na ha adịghị achọta ma na-ekekwa ọtụtụ ihe a kwatara nʼagha:
onye agha ọbụla ga-eketa otu nwaagbọghọ, maọbụ abụọ.
Sisera ga-enweta uwe nwere ọtụtụ agwa dị iche iche,
uwe nwere ọtụtụ agwa ndị a kpara nke ọma
uwe ndị akpaziri nke ọma maka ịnya nʼolu m,
ihe ndị a niile dịka ihe nkwata nʼagha?’ 31“Onyenwe anyị, biko, ka ndị iro gị niile si otu a laa nʼiyi.
Ka ndị niile hụrụ gị nʼanya nwupụta ihe dịka anyanwụ
mgbe o biliri nʼike.”
E nwere izuike nʼala ahụ iri afọ anọ.
5:1 Banyere mmeri ahụ dị ukwu
5:4 Duuru anyị gabiga ọzara Edọm
5:8 Ndị iro ha ekwekwaghị ka onye Izrel ọbụla jide ngwa agha ọbụla.
5:23 Meroz bụ obodo dị nʼebo Naftalị. Ha esonyeghị ndị Izrel mgbe ha na-alụ agha, ha e nyeghịkwa aka jide ndị iro Izrel e meriri emeri, mgbe ha na-agbapụ ọsọ ndu, ya mere e ji bụọ ha ọnụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.