Ndị Ikpe 5:29
Judges 5:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma otu nʼime ndị inyom na-ejere ya ozi, nke makarịsịrị ibe ya nʼihe. E, ya onwe ya kwukwara sị,
Judges 5:29 in English
Judges 5:29 · Berean Standard Bible
Her wisest ladies answer; indeed she keeps telling herself,
Context
27Nʼụkwụ ya ka o milara nʼala,
nʼebe ahụ ọ dara, ka o dinara.
Nʼụkwụ ya ka o milara nʼala, nʼebe ọ dara,
nʼebe ahụ o milara nʼala, nʼebe ahụ ọ dara nwụọ. 28“Nne Sisera si na oghereikuku lepụ anya
nʼazụ oghere ịnata ikuku, o tiri mkpu,
‘Gịnị mere ụgbọala igwe ya ji anọ ọdụ ịbịa?
Gịnị ji na mkpọtụ ụkwụ ụgbọala ya adawabeghị?’ 29Ma otu nʼime ndị inyom na-ejere ya ozi, nke makarịsịrị ibe ya nʼihe.
E, ya onwe ya kwukwara sị, 30‘Ọ bụ na ha adịghị achọta ma na-ekekwa ọtụtụ ihe a kwatara nʼagha:
onye agha ọbụla ga-eketa otu nwaagbọghọ, maọbụ abụọ.
Sisera ga-enweta uwe nwere ọtụtụ agwa dị iche iche,
uwe nwere ọtụtụ agwa ndị a kpara nke ọma
uwe ndị akpaziri nke ọma maka ịnya nʼolu m,
ihe ndị a niile dịka ihe nkwata nʼagha?’ 31“Onyenwe anyị, biko, ka ndị iro gị niile si otu a laa nʼiyi.
Ka ndị niile hụrụ gị nʼanya nwupụta ihe dịka anyanwụ
mgbe o biliri nʼike.”
E nwere izuike nʼala ahụ iri afọ anọ.
5:1 Banyere mmeri ahụ dị ukwu
5:4 Duuru anyị gabiga ọzara Edọm
5:8 Ndị iro ha ekwekwaghị ka onye Izrel ọbụla jide ngwa agha ọbụla.
5:23 Meroz bụ obodo dị nʼebo Naftalị. Ha esonyeghị ndị Izrel mgbe ha na-alụ agha, ha e nyeghịkwa aka jide ndị iro Izrel e meriri emeri, mgbe ha na-agbapụ ọsọ ndu, ya mere e ji bụọ ha ọnụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.