Ndị Ikpe 5:2
Judges 5:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Mgbe ndị ndu na-edu nʼIzrel, mgbe ndị mmadụ jikwa afọ ofufu nye onwe ha, toonu Onyenwe anyị!
Judges 5:2 in English
Judges 5:2 · Berean Standard Bible
“When the princes take the lead in Israel, when the people volunteer, bless the LORD.
Context
1Nʼụbọchị ahụ, Debọra na Barak nwa Abinoam bụrụ abụ* sị, 2“Mgbe ndị ndu na-edu nʼIzrel,
mgbe ndị mmadụ jikwa afọ ofufu nye onwe ha,
toonu Onyenwe anyị! 3“Nụrụnụ nke a, unu ndị eze, Geenụ ntị, unu ndịisi!
Mụ onwe m, ọ bụladị mụ onwe m, ga-abụku Onyenwe anyị abụ.
Aga m abụ abụ otuto nye Onyenwe anyị, bụ Chineke Izrel. 4“Onyenwe anyị, mgbe i si Sia pụta,
mgbe i sitere nʼala Edọm gabiga,*
ụwa mara jijiji, mmiri ozuzo dị ukwuu
sikwa na mbara eluigwe zodata.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.