Native Bible

Judges 5:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼụbọchị ahụ, Debọra na Barak nwa Abinoam bụrụ abụ* sị,

Judges 5:1 in English

Judges 5:1 · Berean Standard Bible

On that day Deborah and Barak son of Abinoam sang this song:

Context

1Nʼụbọchị ahụ, Debọra na Barak nwa Abinoam bụrụ abụ* sị, 2“Mgbe ndị ndu na-edu nʼIzrel, mgbe ndị mmadụ jikwa afọ ofufu nye onwe ha, toonu Onyenwe anyị! 3“Nụrụnụ nke a, unu ndị eze, Geenụ ntị, unu ndịisi! Mụ onwe m, ọ bụladị mụ onwe m, ga-abụku Onyenwe anyị abụ. Aga m abụ abụ otuto nye Onyenwe anyị, bụ Chineke Izrel.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.