Ndị Ikpe 5:19
Judges 5:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ndị eze ala Kenan bịara ọgụ na Teanak, nʼakụkụ mmiri ala Megido. Ma ha enweghị mmeri ọbụla. Ha akwataghị ọlaọcha maọbụ ihe nkwata ọzọ nʼagha.
Judges 5:19 in English
Judges 5:19 · Berean Standard Bible
Kings came and fought; then the kings of Canaan fought at Taanach by the waters of Megiddo, but they took no plunder of silver.
Context
17Ndị Gilead nọgidere nʼofe ọzọ nke osimiri Jọdan.
Ndị Dan nọgidekwara nʼime ụgbọ mmiri ha.
Ndị Asha nọgidere nʼahụ udo
nʼakụkụ ọnụ mmiri. 18Ma ndị Zebụlọn na Naftalị jiri ndụ ha chụọ aja,
pụọ nʼọzara ibu agha ahụ. 19“Ndị eze ala Kenan bịara ọgụ na Teanak,
nʼakụkụ mmiri ala Megido.
Ma ha enweghị mmeri ọbụla.
Ha akwataghị ọlaọcha maọbụ ihe nkwata ọzọ nʼagha. 20Ọ bụladị kpakpando niile
dị na mbara eluigwe lụrụ ọgụ megide Sisera. 21Mmiri na-achị ọkụ nke iyi ukwu Kishọn bupụrụ ha niile.
Ya mere, mkpụrụobi m gaa nʼihu,
zoo ụkwụ gị nʼala, dị ike dịka ọdụm!
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.