Native Bible

Judges 2:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eji ha nwalee Izrel, ịchọpụta ma ha ga-elezi anya idebe ụzọ Onyenwe anyị, gaakwa ije nʼime ya dịka nna nna ha mere m.”

Judges 2:22 in English

Judges 2:22 · Berean Standard Bible

In this way I will test whether Israel will keep the way of the LORD by walking in it as their fathers did.”

Context

20Nʼihi nke a, Onyenwe anyị were iwe dị ọkụ megide Izrel, ma sị, “Nʼihi na mba a emebiela ọgbụgba ndụ ahụ m nyere nna ha nʼiwu, jụkwa ige m ntị, 21agaghị m achụpụkwa site nʼihu ha mba ndị ahụ Joshua hapụrụ mgbe ọ nwụrụ. 22Aga m eji ha nwalee Izrel, ịchọpụta ma ha ga-elezi anya idebe ụzọ Onyenwe anyị, gaakwa ije nʼime ya dịka nna nna ha mere m.” 23Onyenwe anyị hapụrụ mba ndị ahụ niile ka ha nọgide. Ọ chụpụghị ha ngwangwa site na inyefe ha nʼaka Joshua. 2:3 Maọbụ, Ihe ịma nʼọnya 2:3 Ọpụ 23:33; Dit 7:17 2:7 Maọbụ, gbasokwara 2:10 Ya bụ, ọrụ ebube 2:13 Abụ 106:36 2:14 Nkp 3:8; 2Ez 17:20

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.