Native Bible

Judges 2:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị hapụrụ mba ndị ahụ niile ka ha nọgide. Ọ chụpụghị ha ngwangwa site na inyefe ha nʼaka Joshua. 2:3 Maọbụ, Ihe ịma nʼọnya 2:3 Ọpụ 23:33; Dit 7:17 2:7 Maọbụ, gbasokwara 2:10 Ya bụ, ọrụ ebube 2:13 Abụ 106:36 2:14 Nkp 3:8; 2Ez 17:20

Judges 2:23 in English

Judges 2:23 · Berean Standard Bible

That is why the LORD had left those nations in place and had not driven them out immediately by delivering them into the hand of Joshua.

Context

21agaghị m achụpụkwa site nʼihu ha mba ndị ahụ Joshua hapụrụ mgbe ọ nwụrụ. 22Aga m eji ha nwalee Izrel, ịchọpụta ma ha ga-elezi anya idebe ụzọ Onyenwe anyị, gaakwa ije nʼime ya dịka nna nna ha mere m.” 23Onyenwe anyị hapụrụ mba ndị ahụ niile ka ha nọgide. Ọ chụpụghị ha ngwangwa site na inyefe ha nʼaka Joshua. 2:3 Maọbụ, Ihe ịma nʼọnya 2:3 Ọpụ 23:33; Dit 7:17 2:7 Maọbụ, gbasokwara 2:10 Ya bụ, ọrụ ebube 2:13 Abụ 106:36 2:14 Nkp 3:8; 2Ez 17:20

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.