Aịzaya 7:8
Isaiah 7:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi isi obodo Aram bụ Damaskọs.* Onyeisi Damaskọs bụ naanị Rezin. Ma tupu afọ iri isii na ise agafee a ga-etikpọkwa Ifrem.
Isaiah 7:8 in English
Isaiah 7:8 · Berean Standard Bible
For the head of Aram is Damascus, and the head of Damascus is Rezin. Within sixty-five years Ephraim will be shattered as a people.
Context
6“Ka anyị wakpo Juda, ka anyị dọwaa ya ma kee ya nʼetiti onwe anyị, mee nwa Tabeel ka ọ bụrụ eze ya.” 7Ma otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,
“ ‘Ọ gaghị adị ire!
Ọ gaghị emezukwa. 8Nʼihi isi obodo Aram bụ Damaskọs.*
Onyeisi Damaskọs bụ naanị Rezin.
Ma tupu afọ iri isii na ise agafee
a ga-etikpọkwa Ifrem. 9Isi obodo Ifrem bụ Sameria.
Onyeisi Sameria bụ naanị nwa Remalaya.
Ọ bụrụ na unu eguzosighị ike nʼokwukwe unu,
unu agaghị eguzo ma ọlị.’ ” 10Ọ dịghị anya, Onyenwe anyị ziri Ehaz ozi ndị a sị,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.