Aịzaya 7:9
Isaiah 7:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Isi obodo Ifrem bụ Sameria. Onyeisi Sameria bụ naanị nwa Remalaya. Ọ bụrụ na unu eguzosighị ike nʼokwukwe unu, unu agaghị eguzo ma ọlị.’ ”
Isaiah 7:9 in English
Isaiah 7:9 · Berean Standard Bible
The head of Ephraim is Samaria, and the head of Samaria is the son of Remaliah. If you do not stand firm in your faith, then you will not stand at all.’”
Context
7Ma otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,
“ ‘Ọ gaghị adị ire!
Ọ gaghị emezukwa. 8Nʼihi isi obodo Aram bụ Damaskọs.*
Onyeisi Damaskọs bụ naanị Rezin.
Ma tupu afọ iri isii na ise agafee
a ga-etikpọkwa Ifrem. 9Isi obodo Ifrem bụ Sameria.
Onyeisi Sameria bụ naanị nwa Remalaya.
Ọ bụrụ na unu eguzosighị ike nʼokwukwe unu,
unu agaghị eguzo ma ọlị.’ ” 10Ọ dịghị anya, Onyenwe anyị ziri Ehaz ozi ndị a sị, 11“Jụọ m bụ Onyenwe anyị Chineke gị, ka m meere gị ihe ịrịbama nke ga-egosi gị na m ga-ebibi ndị iro gị niile dịka m kwuru. Rịọọ m ihe masịrị gị, nʼebe dị elu nʼeluigwe maọbụ nʼebe kachasị omimi nʼụwa.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.