Aịzaya 64:10
Isaiah 64:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obodo nsọ gị niile aghọọla ọzara; ọ bụladị Zayọn aghọọla ọzara, Jerusalem, ebe tọgbọrọ nʼefu.
Isaiah 64:10 in English
Isaiah 64:10 · Berean Standard Bible
Your holy cities have become a wilderness. Zion has become a wasteland and Jerusalem a desolation.
Context
8Ma otu ọbụla o si dị, gị Onyenwe anyị bụ Nna anyị.
Anyị bụ ụrọ, ma ị bụ ọkpụ ite.
Ọ bụ aka gị kpụrụ anyị niile. 9Biko, Onyenwe anyị, anọgidela na-eweso anyị iwe;
echetakwala mmehie anyị ọzọ ruo mgbe ebighị ebi.
Biko, lekwasị anyị anya
nʼihi na ndị gị ka anyị bụ. 10Obodo nsọ gị niile aghọọla ọzara;
ọ bụladị Zayọn aghọọla ọzara, Jerusalem, ebe tọgbọrọ nʼefu. 11Ụlọnsọ ukwu anyị ahụ mara mma, nke dịkwa nsọ, ebe nna anyị ha nọ too gị, ma feekwa gị ofufe,
abụrụla ihe a gbara ọkụ.
Ihe niile mara mma nʼime ya alaala nʼiyi. 12Mgbe ihe niile gasịrị, Onyenwe anyị, ị ga-ejisi onwe gị ike?
Ị ga-agba nkịtị, taa anyị ahụhụ ebe ọ gafere oke?
64:2 Ya bụ, ndị na-emegide gị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.