Aịzaya 64:12
Isaiah 64:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ihe niile gasịrị, Onyenwe anyị, ị ga-ejisi onwe gị ike? Ị ga-agba nkịtị, taa anyị ahụhụ ebe ọ gafere oke? 64:2 Ya bụ, ndị na-emegide gị
Isaiah 64:12 in English
Isaiah 64:12 · Berean Standard Bible
After all this, O LORD, will You restrain Yourself? Will You keep silent and afflict us beyond measure?
Context
10Obodo nsọ gị niile aghọọla ọzara;
ọ bụladị Zayọn aghọọla ọzara, Jerusalem, ebe tọgbọrọ nʼefu. 11Ụlọnsọ ukwu anyị ahụ mara mma, nke dịkwa nsọ, ebe nna anyị ha nọ too gị, ma feekwa gị ofufe,
abụrụla ihe a gbara ọkụ.
Ihe niile mara mma nʼime ya alaala nʼiyi. 12Mgbe ihe niile gasịrị, Onyenwe anyị, ị ga-ejisi onwe gị ike?
Ị ga-agba nkịtị, taa anyị ahụhụ ebe ọ gafere oke?
64:2 Ya bụ, ndị na-emegide gị
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.