Native Bible

Isaiah 3:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọnụ ụzọ ama niile nke Zayọn ga-eti mkpu akwa ruokwa ụjụ. Ọ ga-atọgbọrọ nʼefu. Ọ ga-anọdụ nʼala. 3:8 2Ih 36:17 3:10 Abụ 128:2 3:14 Nʼihi na ọ bụ ha na-emegbu ndị ya

Isaiah 3:26 in English

Isaiah 3:26 · Berean Standard Bible

And the gates of Zion will lament and mourn; destitute, she will sit on the ground.

Context

24Nʼọnọdụ ụda ọma, ha ga-esi ure ure; nʼọnọdụ ihe ike nʼukwu, ha ga-ekekwasị onwe ha eriri; nʼọnọdụ agịrị isi e doziri edozi, ha agaghị enwe ọ bụladị otu agịrị isi; nʼọnọdụ akwa ọcha, ọ bụ akwa mkpe ka ha ga-eyi; nʼọnọdụ ịma mma, anụ ahụ ha ga-achakpọsị. 25Ndị ikom unu ka a ga-eji mma agha gbuo, ndị bụ dike ka a ga-egbu nʼagha. 26Ọnụ ụzọ ama niile nke Zayọn ga-eti mkpu akwa ruokwa ụjụ. Ọ ga-atọgbọrọ nʼefu. Ọ ga-anọdụ nʼala. 3:8 2Ih 36:17 3:10 Abụ 128:2 3:14 Nʼihi na ọ bụ ha na-emegbu ndị ya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.