Aịzaya 3:25
Isaiah 3:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ikom unu ka a ga-eji mma agha gbuo, ndị bụ dike ka a ga-egbu nʼagha.
Isaiah 3:25 in English
Isaiah 3:25 · Berean Standard Bible
Your men will fall by the sword, and your warriors in battle.
Context
23ma enyo ha niile, ma akwa ọcha niile, ma okpu ọma niile, ma mgbokwasị ha niile. 24Nʼọnọdụ ụda ọma, ha ga-esi ure ure;
nʼọnọdụ ihe ike nʼukwu, ha ga-ekekwasị onwe ha eriri;
nʼọnọdụ agịrị isi e doziri edozi, ha agaghị enwe ọ bụladị otu agịrị isi;
nʼọnọdụ akwa ọcha, ọ bụ akwa mkpe ka ha ga-eyi;
nʼọnọdụ ịma mma, anụ ahụ ha ga-achakpọsị. 25Ndị ikom unu ka a ga-eji mma agha gbuo,
ndị bụ dike ka a ga-egbu nʼagha. 26Ọnụ ụzọ ama niile nke Zayọn ga-eti mkpu akwa ruokwa ụjụ.
Ọ ga-atọgbọrọ nʼefu. Ọ ga-anọdụ nʼala.
3:8 2Ih 36:17
3:10 Abụ 128:2
3:14 Nʼihi na ọ bụ ha na-emegbu ndị ya
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.