Aịzaya 3:13
Isaiah 3:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị anyị ewerela ọnọdụ ya nʼụlọikpe; ọ na-eguzo ikpe ndị ya niile ikpe.
Isaiah 3:13 in English
Isaiah 3:13 · Berean Standard Bible
The LORD arises to contend; He stands to judge the people.
Context
11Ma gwa ndị na-emebi iwu na ahụhụ dịrị ha.
Mbibi adakwasịla ha!
Ha ga-eketa oke ruoru ha,
nʼihi ihe aka ha kpataara ha. 12Ụmụ okorobịa na-emegbu ndị m,
ụmụ nwanyị na-achịkwa ha.
Ndị m, lee na ndị na-achị unu na-eduhie unu ụzọ.
Ha na-eme ka unu kpafuo; ha esitela nʼezi ụzọ wezuga unu. 13Onyenwe anyị anyị ewerela ọnọdụ ya nʼụlọikpe;
ọ na-eguzo ikpe ndị ya niile ikpe. 14Onyenwe anyị na-aba nʼikpe
megide ndị okenye na ndị ndu nke ndị ya niile.*
Ọ bụ unu bụ ndị lara ubi vaịnị m nʼiyi;
ihe unu ji aka ike pụnara ndị ogbenye jupụtara nʼụlọ unu. 15Gịnị mere unu ji azọpịa ndị m,
“Gịnị mere unu ji si otu a na-egwepịa ihu ndị ogbenye?”
Otu a ka Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwupụtara.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.