Aịzaya 21:14
Isaiah 21:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
kuterenụ ndị ahụ bịakwutere unu akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ọṅụṅụ; unu ndị bi nʼala Tema, buterenụ ndị gbakwutere unu ọsọ ndụ nri.
Isaiah 21:14 in English
Isaiah 21:14 · Berean Standard Bible
Bring water for the thirsty, O dwellers of Tema; meet the refugees with food.
Context
12Onye nche zara sị,
“Chi ọbụbọ na-abịa, abalị na-abịakwa.
Ọ bụrụ na ị chọrọ ịjụ ajụjụ, jụọnụ ajụjụ,
ma laghachikwa ọzọ.” 13Amụma megide Arebịa:
Unu ndị ije niile nke Dedan,
ndị na-anọ ọnọdụ abalị nʼoke ọhịa nke Arebịa, 14kuterenụ ndị ahụ bịakwutere unu akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ọṅụṅụ;
unu ndị bi nʼala Tema,
buterenụ ndị gbakwutere unu ọsọ ndụ nri. 15Nʼihi na ọ bụ site nʼagha
nke e ji mma agha egbu ndị mmadụ,
na agha e ji akụ agbatu mmadụ
ka ha si na-agbapụ ọsọ. 16Nke a bụ ihe Onyenwe anyị sịrị m, “Tupu otu afọ agwụ, dị ka esi agụ afọ onye ohu e goro ọrụ, ịma mma Keda ga-agwụsị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.