Aịzaya 21:16
Isaiah 21:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ ihe Onyenwe anyị sịrị m, “Tupu otu afọ agwụ, dị ka esi agụ afọ onye ohu e goro ọrụ, ịma mma Keda ga-agwụsị.
Isaiah 21:16 in English
Isaiah 21:16 · Berean Standard Bible
For this is what the Lord says to me: “Within one year, as a hired worker would count it, all the glory of Kedar will be gone.
Context
14kuterenụ ndị ahụ bịakwutere unu akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ọṅụṅụ;
unu ndị bi nʼala Tema,
buterenụ ndị gbakwutere unu ọsọ ndụ nri. 15Nʼihi na ọ bụ site nʼagha
nke e ji mma agha egbu ndị mmadụ,
na agha e ji akụ agbatu mmadụ
ka ha si na-agbapụ ọsọ. 16Nke a bụ ihe Onyenwe anyị sịrị m, “Tupu otu afọ agwụ, dị ka esi agụ afọ onye ohu e goro ọrụ, ịma mma Keda ga-agwụsị. 17Ndị fọdụrụ ndụ nʼime ndị na-agba ụta, ndị bụ dike nʼagha na Keda, ga-adị mmadụ ole na ole.” Onyenwe anyị, bụ Chineke Izrel ekwuola ya.
21:3 Ya bụ, ahụ ụfụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.