Aịzaya 10:33
Isaiah 10:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lee Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ga-eji oke ike gbutuo ngalaba osisi niile. Ọ ga-egbutukwa osisi ndị dị elu, meekwa ka ndị toro ogologo dị ala.
Isaiah 10:33 in English
Isaiah 10:33 · Berean Standard Bible
Behold, the Lord GOD of Hosts will lop off the branches with terrifying power. The tall trees will be cut down, the lofty ones will be felled.
Context
31Lee na Madmena nọ nʼọsọ,
ndị Gebim na-ezo onwe ha. 32Ndị iro akwụsịla nʼobodo Nob taa;
ha na-atụ ugwu Zayọn
na Jerusalem aka,
na-ekwere ya nʼisi. 33Lee Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
ga-eji oke ike gbutuo ngalaba osisi niile.
Ọ ga-egbutukwa osisi ndị dị elu,
meekwa ka ndị toro ogologo dị ala. 34Ya onwe ya ga-egbutu ha niile ka e si eji anyụike egbutu osisi dị nʼoke ọhịa.
Lebanọn ga-adakwa nʼihu Onye ahụ dị ike dịka osisi dị nʼoke ọhịa si ada.
10:5 Maọbụ, oke iwe
10:20 Nʼebe a na-ekwu banyere mba Asịrịa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.