Native Bible

Isaiah 10:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya onwe ya ga-egbutu ha niile ka e si eji anyụike egbutu osisi dị nʼoke ọhịa. Lebanọn ga-adakwa nʼihu Onye ahụ dị ike dịka osisi dị nʼoke ọhịa si ada. 10:5 Maọbụ, oke iwe 10:20 Nʼebe a na-ekwu banyere mba Asịrịa.

Isaiah 10:34 in English

Isaiah 10:34 · Berean Standard Bible

He will clear the forest thickets with an axe, and Lebanon will fall before the Mighty One.

Context

32Ndị iro akwụsịla nʼobodo Nob taa; ha na-atụ ugwu Zayọn na Jerusalem aka, na-ekwere ya nʼisi. 33Lee Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ga-eji oke ike gbutuo ngalaba osisi niile. Ọ ga-egbutukwa osisi ndị dị elu, meekwa ka ndị toro ogologo dị ala. 34Ya onwe ya ga-egbutu ha niile ka e si eji anyụike egbutu osisi dị nʼoke ọhịa. Lebanọn ga-adakwa nʼihu Onye ahụ dị ike dịka osisi dị nʼoke ọhịa si ada. 10:5 Maọbụ, oke iwe 10:20 Nʼebe a na-ekwu banyere mba Asịrịa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.