Hosiya 8:12
Hosea 8:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E depụtaara m ha ọtụtụ ihe banyere iwu m, ma ha were ya dịka ihe e si na mba ọzọ webata.
Hosea 8:12 in English
Hosea 8:12 · Berean Standard Bible
Though I wrote for them the great things of My law, they regarded them as something strange.
Context
10Ọ bụ ezie na ha ewerela onwe ha resi ọtụtụ mba dị iche iche,
aga m achịkọta ha.
Ha ga-atakwa ahụ
nʼihi ọnọdụ mmegbu nke eze na ndịisi ga-achị ha. 11“Nʼihi na Ifrem ewuola ọtụtụ ebe nchụaja maka ịchụ aja mmehie,
ebe nchụaja ndị a abụrụla ebe a na-eme mmehie. 12E depụtaara m ha ọtụtụ ihe banyere iwu m,
ma ha were ya dịka ihe e si na mba ọzọ webata. 13Ha na-achụ aja dịka onyinye nye m,
ha na-erikwa anụ ndị ahụ ha jiri chụọ aja,
ma na Onyenwe anyị enweghị mmasị nʼebe aja ha dị.
Ugbu a, ọ ga-echeta ajọ omume ha,
nye ha ntaramahụhụ nʼihi mmehie niile ha,
ha ga-alaghachi nʼIjipt. 14Izrel echezọọla Onye kere ha
ma wukwaa obi ndị eze dị iche iche.
Juda ewukwaala obodo dị iche iche e wusiri ike.
Nʼihi ya, aga m ezite ọkụ nʼobodo ha niile,
ọkụ ga-erepịa obodo ha niile e wusiri ike.”
8:4 Ya bụ, ụmụ eze
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.