Hosiya 8:14
Hosea 8:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Izrel echezọọla Onye kere ha ma wukwaa obi ndị eze dị iche iche. Juda ewukwaala obodo dị iche iche e wusiri ike. Nʼihi ya, aga m ezite ọkụ nʼobodo ha niile, ọkụ ga-erepịa obodo ha niile e wusiri ike.” 8:4 Ya bụ, ụmụ eze
Hosea 8:14 in English
Hosea 8:14 · Berean Standard Bible
Israel has forgotten his Maker and built palaces; Judah has multiplied its fortified cities. But I will send fire upon their cities, and it will consume their citadels.
Context
12E depụtaara m ha ọtụtụ ihe banyere iwu m,
ma ha were ya dịka ihe e si na mba ọzọ webata. 13Ha na-achụ aja dịka onyinye nye m,
ha na-erikwa anụ ndị ahụ ha jiri chụọ aja,
ma na Onyenwe anyị enweghị mmasị nʼebe aja ha dị.
Ugbu a, ọ ga-echeta ajọ omume ha,
nye ha ntaramahụhụ nʼihi mmehie niile ha,
ha ga-alaghachi nʼIjipt. 14Izrel echezọọla Onye kere ha
ma wukwaa obi ndị eze dị iche iche.
Juda ewukwaala obodo dị iche iche e wusiri ike.
Nʼihi ya, aga m ezite ọkụ nʼobodo ha niile,
ọkụ ga-erepịa obodo ha niile e wusiri ike.”
8:4 Ya bụ, ụmụ eze
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.