Hosiya 2:23
Hosea 2:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m akụkwa ya nye onwe m nʼala ahụ dịka mkpụrụ. Aga m egosi ịhụnanya m nʼahụ onye ahụ m kpọrọ, ‘Onye m na-ahụghị nʼanya.’* M ga-asịkwa ndị ahụ a kpọrọ, ‘Ndị na-abụghị ndị m,*’ ‘Unu bụ ndị nke m,’ Ha ga-azakwa, ‘Chineke m ka ị bụ.’ ” 2:10 Ndị ya na ha na-akwa iko 2:16 Maọbụ, Baal nʼasụsụ Hibru 2:23 Enwekwa obi ebere nʼahụ Lo-Ruhama, 2:23 Ya bụ, Lo-ammi,
Hosea 2:23 in English
Hosea 2:23 · Berean Standard Bible
And I will sow her as My own in the land, and I will have compassion on ‘No Compassion.’* I will say to those called ‘Not My People,’* ‘You are My people,’* and they will say, ‘You are my God.’”
Context
21“Nʼụbọchị ahụ m ga-azaghachi,”
otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya.
“M ga-azaghachi eluigwe,
ha ga-azaghachi ala. 22Ala ga-azaghachi ọka
na mmanya ọhụrụ na mmanụ oliv,
mgbe ahụ ha ga-azaghachi Jezril. 23Aga m akụkwa ya nye onwe m nʼala ahụ dịka mkpụrụ.
Aga m egosi ịhụnanya m nʼahụ onye ahụ m kpọrọ, ‘Onye m na-ahụghị nʼanya.’*
M ga-asịkwa ndị ahụ a kpọrọ, ‘Ndị na-abụghị ndị m,*’ ‘Unu bụ ndị nke m,’
Ha ga-azakwa, ‘Chineke m ka ị bụ.’ ”
2:10 Ndị ya na ha na-akwa iko
2:16 Maọbụ, Baal nʼasụsụ Hibru
2:23 Enwekwa obi ebere nʼahụ Lo-Ruhama,
2:23 Ya bụ, Lo-ammi,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.