Native Bible

Hosea 2:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ala ga-azaghachi ọka na mmanya ọhụrụ na mmanụ oliv, mgbe ahụ ha ga-azaghachi Jezril.

Hosea 2:22 in English

Hosea 2:22 · Berean Standard Bible

And the earth will respond to the grain, to the new wine and oil, and they will respond to Jezreel.*

Context

20Aga m eji ikwesi ntụkwasị obi kwere ịlụ gị. Ị ga-amatakwa Onyenwe anyị. 21“Nʼụbọchị ahụ m ga-azaghachi,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. “M ga-azaghachi eluigwe, ha ga-azaghachi ala. 22Ala ga-azaghachi ọka na mmanya ọhụrụ na mmanụ oliv, mgbe ahụ ha ga-azaghachi Jezril. 23Aga m akụkwa ya nye onwe m nʼala ahụ dịka mkpụrụ. Aga m egosi ịhụnanya m nʼahụ onye ahụ m kpọrọ, ‘Onye m na-ahụghị nʼanya.’* M ga-asịkwa ndị ahụ a kpọrọ, ‘Ndị na-abụghị ndị m,*’ ‘Unu bụ ndị nke m,’ Ha ga-azakwa, ‘Chineke m ka ị bụ.’ ” 2:10 Ndị ya na ha na-akwa iko 2:16 Maọbụ, Baal nʼasụsụ Hibru 2:23 Enwekwa obi ebere nʼahụ Lo-Ruhama, 2:23 Ya bụ, Lo-ammi,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.