Native Bible

Hebrews 6:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anyị ga-eme nke a ma Chineke kwe.

Hebrews 6:3 in English

Hebrews 6:3 · Berean Standard Bible

And this we will do, if God permits.

Context

1Ya bụ ka anyị na-aga nʼihu nʼihe mmụta zuru ezu, ka anyị gharakwa ịnọgide nʼihe mmụta mbụ ahụ nke anyị nwere banyere Kraịst. Anyị agaghị alaghachi azụ ịtọ ntọala nchegharị ọzọ site nʼọrụ ndị nwụrụ anwụ nʼokwukwe nʼebe Chineke nọ, 2na-akụzi banyere ime baptizim na ibikwasị aka nʼisi na onyinye nke Mmụọ Nsọ, na mbilite nʼọnwụ na ikpe ebighị ebi. 3Anyị ga-eme nke a ma Chineke kwe. 4Ma ọ dịghị mfe ịkpọghachi ndị dara ada ọzọ, bụ ndị natarala ihe ahụ na mbụ, ndị detụkwara onyinye amara dị iche iche nke si nʼeluigwe bịa ire, ndị ketakwara oke Mmụọ Nsọ, 5ndị detụkwara ịdị mma nke okwu Chineke ahụ ire na ike nke ụwa na-abịa,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.