Native Bible

Hebrews 3:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma otu ọ dị, Kraịst kwesiri ntụkwasị obi dịka ọkpara nke na-elekọta ụlọ ya. Anyị gabụkwanụ ụlọ ya ma ọ bụrụ na anyị ejidesie okwukwe anyị ike ya na olileanya nke anyị ji anya isi.

Hebrews 3:6 in English

Hebrews 3:6 · Berean Standard Bible

But Christ is faithful as the Son over God’s house. And we are His house, if we hold firmly * to our confidence and the hope of which we boast.

Context

4Nʼihi na ụlọ ọbụla nwere onye wuru ya, maọbụ Chineke na-ewu ihe niile. 5Mosis kwesiri ntụkwasị obi dịka odibo nʼụlọ Chineke nʼihe niile,* sịkwa otu a gbaa ama banyere ihe ndị a ga-ekwu nʼọdịnihu. 6Ma otu ọ dị, Kraịst kwesiri ntụkwasị obi dịka ọkpara nke na-elekọta ụlọ ya. Anyị gabụkwanụ ụlọ ya ma ọ bụrụ na anyị ejidesie okwukwe anyị ike ya na olileanya nke anyị ji anya isi. 7Ya mere, dị ka Mmụọ Nsọ na-asị, “Ọ bụrụ na unu anụ olu ya taa, 8unu emela ka obi unu sie ike, dị ka unu mere nʼoge nnupu isi mgbe oge ọnwụnwa nʼime ọzara,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.