Ndị Hibru 3:5
Hebrews 3:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mosis kwesiri ntụkwasị obi dịka odibo nʼụlọ Chineke nʼihe niile,* sịkwa otu a gbaa ama banyere ihe ndị a ga-ekwu nʼọdịnihu.
Hebrews 3:5 in English
Hebrews 3:5 · Berean Standard Bible
Now Moses was faithful as a servant in all God’s house,* testifying to what would be spoken later.
Context
3Ma Jisọs nwere ugwu na nsọpụrụ karịa Mosis, dịka onye na-ewu ụlọ si enwe ugwu na nsọpụrụ karịa ụlọ o wuru. 4Nʼihi na ụlọ ọbụla nwere onye wuru ya, maọbụ Chineke na-ewu ihe niile. 5Mosis kwesiri ntụkwasị obi dịka odibo nʼụlọ Chineke nʼihe niile,* sịkwa otu a gbaa ama banyere ihe ndị a ga-ekwu nʼọdịnihu. 6Ma otu ọ dị, Kraịst kwesiri ntụkwasị obi dịka ọkpara nke na-elekọta ụlọ ya. Anyị gabụkwanụ ụlọ ya ma ọ bụrụ na anyị ejidesie okwukwe anyị ike ya na olileanya nke anyị ji anya isi. 7Ya mere, dị ka Mmụọ Nsọ na-asị,
“Ọ bụrụ na unu anụ olu ya taa,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.