Ndị Hibru 13:25
Hebrews 13:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka amara dịnyere unu niile. 13:5 Dit 31:6 13:6 Abụ 118:6,7
Hebrews 13:25 in English
Hebrews 13:25 · Berean Standard Bible
Grace be with all of you.*
Context
23Ana m eme ka unu mata na nwanna anyị Timoti esitela nʼụlọ mkpọrọ pụta. Mụ na ya ga-esoro bịa leta unu ma ọ bụrụ na ọ bịa nʼebe a na mgbe na-adịghị anya. 24Keleerenụ m ndịisi unu niile na ndị nsọ niile.
Ndị si Itali na-ezitere unu ekele ha. 25Ka amara dịnyere unu niile.
13:5 Dit 31:6
13:6 Abụ 118:6,7
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.