Ndị Hibru 13:24
Hebrews 13:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Keleerenụ m ndịisi unu niile na ndị nsọ niile. Ndị si Itali na-ezitere unu ekele ha.
Hebrews 13:24 in English
Hebrews 13:24 · Berean Standard Bible
Greet all your leaders and all the saints. Those from Italy send you greetings.
Context
22Ụmụnna m, arịọọ m unu, ka unu were ntachiobi nụrụ okwu agbamume m gwara unu nʼime akwụkwọ a na-etoghị ogologo. 23Ana m eme ka unu mata na nwanna anyị Timoti esitela nʼụlọ mkpọrọ pụta. Mụ na ya ga-esoro bịa leta unu ma ọ bụrụ na ọ bịa nʼebe a na mgbe na-adịghị anya. 24Keleerenụ m ndịisi unu niile na ndị nsọ niile.
Ndị si Itali na-ezitere unu ekele ha. 25Ka amara dịnyere unu niile.
13:5 Dit 31:6
13:6 Abụ 118:6,7
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.