Native Bible

Hebrews 10:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara. 10:7 Abụ 40:6-8 10:16 Jer 31:33 10:17 Jer 31:34 10:30 Dit 32:35 10:30 Dit 32:36; Abụ 135:14 10:38 Hab 2:3,4

Hebrews 10:39 in English

Hebrews 10:39 · Berean Standard Bible

But we are not of those who shrink back and are destroyed, but of those who have faith and preserve their souls.

Context

37Nʼihi, “Na oge na-adịghị anya, onye ahụ nke na-abịa ga-abịa ọ gaghị anọkwa ọdụ.” 38Ma, “Onye ezi omume nkem ga-esite nʼokwukwe dị ndụ. Mkpụrụobi m agaghị e nwee mmasị nʼime onye ọbụla na-alaghachi azụ.”* 39Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara. 10:7 Abụ 40:6-8 10:16 Jer 31:33 10:17 Jer 31:34 10:30 Dit 32:35 10:30 Dit 32:36; Abụ 135:14 10:38 Hab 2:3,4

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.