Ndị Hibru 10:37
Hebrews 10:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi, “Na oge na-adịghị anya, onye ahụ nke na-abịa ga-abịa ọ gaghị anọkwa ọdụ.”
Hebrews 10:37 in English
Hebrews 10:37 · Berean Standard Bible
For, “In just a little while, He who is coming will come and will not delay.
Context
35Ya mere, unu ahapụkwala ntụkwasị obi unu ahụ, nʼihi na ọ na-eweta ụgwọ ọrụ dị ukwuu. 36Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ndidi ka ọ ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e kwere na nkwa. 37Nʼihi,
“Na oge na-adịghị anya,
onye ahụ nke na-abịa ga-abịa
ọ gaghị anọkwa ọdụ.” 38Ma,
“Onye ezi omume nkem ga-esite nʼokwukwe dị ndụ.
Mkpụrụobi m agaghị e nwee mmasị
nʼime onye ọbụla na-alaghachi azụ.”* 39Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara.
10:7 Abụ 40:6-8
10:16 Jer 31:33
10:17 Jer 31:34
10:30 Dit 32:35
10:30 Dit 32:36; Abụ 135:14
10:38 Hab 2:3,4
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.