Native Bible

Hebrews 10:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma, “Onye ezi omume nkem ga-esite nʼokwukwe dị ndụ. Mkpụrụobi m agaghị e nwee mmasị nʼime onye ọbụla na-alaghachi azụ.”*

Hebrews 10:38 in English

Hebrews 10:38 · Berean Standard Bible

But My righteous one will live by faith;* and if he shrinks back, I will take no pleasure in him.”*

Context

36Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ndidi ka ọ ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e kwere na nkwa. 37Nʼihi, “Na oge na-adịghị anya, onye ahụ nke na-abịa ga-abịa ọ gaghị anọkwa ọdụ.” 38Ma, “Onye ezi omume nkem ga-esite nʼokwukwe dị ndụ. Mkpụrụobi m agaghị e nwee mmasị nʼime onye ọbụla na-alaghachi azụ.”* 39Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara. 10:7 Abụ 40:6-8 10:16 Jer 31:33 10:17 Jer 31:34 10:30 Dit 32:35 10:30 Dit 32:36; Abụ 135:14 10:38 Hab 2:3,4

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.