Ndị Hibru 10:31
Hebrews 10:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ ihe dị oke egwu ịdaba nʼaka Chineke dị ndụ.
Hebrews 10:31 in English
Hebrews 10:31 · Berean Standard Bible
It is a fearful thing to fall into the hands of the living God.
Context
29Ọ bụrụ na ọ dị otu a, olee ụdị ahụhụ unu chere na a ga-enye onye lelịrị Ọkpara Chineke, gịnị ka a ga-eme onye merụrụ ọbara nke ọgbụgba ndụ nke e ji doo ya nsọ, na onye kpasuru mmụọ nke amara ahụ iwe? 30Nʼihi na anyị maa onye ahụ kwurunụ, “Ịbọ ọbọ dịrị m, aga m akwụghachi,”* ọzọkwa, “Onyenwe anyị ga-ekpe ndị ya ikpe.”* 31Ọ bụ ihe dị oke egwu ịdaba nʼaka Chineke dị ndụ. 32Ma chetakwanụ ụbọchị mbụ ndị ahụ, mgbe unu natachara ìhè, unu nọgidesikwara ike nʼagbanyeghị oke ahụhụ niile unu tara. 33Mgbe ụfọdụ, a kparịrị unu nʼihu ọha, unu natakwara mkpagbu. Nʼoge ọzọ, unu soro ndị e si otu a mesoo mmeso.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.