Ndị Hibru 1:13
Hebrews 1:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O nweela mmụọ ozi ọbụla ọ sịrị, “Nọdụ ala nʼaka nri m ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị ihe mgbakwasị ụkwụ nye ụkwụ gị”*?
Hebrews 1:13 in English
Hebrews 1:13 · Berean Standard Bible
Yet to which of the angels did God ever say: “Sit at My right hand until I make Your enemies a footstool for Your feet”*?
Context
11Ha ga-ala nʼiyi, ma gị onwe gị ga-anọgide.
Ha niile ga-aka nka dịka uwe. 12Ị ga-apịakọta ha,
gbanwee ha dị ka akwa.
Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe.
Ọnụọgụgụ afọ gị agaghị enwe ọgwụgwụ ruo mgbe ebighị ebi.”* 13O nweela mmụọ ozi ọbụla ọ sịrị,
“Nọdụ ala nʼaka nri m
ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị
ihe mgbakwasị ụkwụ nye ụkwụ gị”*? 14Ndị mmụọ ozi niile, ha abụghị mmụọ ndị na-ejere Chineke ozi, ndị a na-ezipụ ka ha jee ozi nʼihi ndị ahụ ga-eketa nzọpụta?
1:5 Abụ 2:7
1:5 2Sa 7:14; 1Ih 17:13
1:6 Dit 32:43
1:7 Abụ 104:4
1:9 Abụ 45:6,7
1:12 Abụ 102:25-27
1:13 Abụ 110:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.