Ndị Hibru 1:14
Hebrews 1:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị mmụọ ozi niile, ha abụghị mmụọ ndị na-ejere Chineke ozi, ndị a na-ezipụ ka ha jee ozi nʼihi ndị ahụ ga-eketa nzọpụta? 1:5 Abụ 2:7 1:5 2Sa 7:14; 1Ih 17:13 1:6 Dit 32:43 1:7 Abụ 104:4 1:9 Abụ 45:6,7 1:12 Abụ 102:25-27 1:13 Abụ 110:1
Hebrews 1:14 in English
Hebrews 1:14 · Berean Standard Bible
Are not the angels * ministering spirits sent to serve those who will inherit salvation?
Context
12Ị ga-apịakọta ha,
gbanwee ha dị ka akwa.
Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe.
Ọnụọgụgụ afọ gị agaghị enwe ọgwụgwụ ruo mgbe ebighị ebi.”* 13O nweela mmụọ ozi ọbụla ọ sịrị,
“Nọdụ ala nʼaka nri m
ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị
ihe mgbakwasị ụkwụ nye ụkwụ gị”*? 14Ndị mmụọ ozi niile, ha abụghị mmụọ ndị na-ejere Chineke ozi, ndị a na-ezipụ ka ha jee ozi nʼihi ndị ahụ ga-eketa nzọpụta?
1:5 Abụ 2:7
1:5 2Sa 7:14; 1Ih 17:13
1:6 Dit 32:43
1:7 Abụ 104:4
1:9 Abụ 45:6,7
1:12 Abụ 102:25-27
1:13 Abụ 110:1
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.