Native Bible

Haggai 1:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nʼụbọchị nke iri abụọ na anọ, nʼọnwa nke isii.

Haggai 1:15 in English

Haggai 1:15 · Berean Standard Bible

on the twenty-fourth day of the sixth month, in the second year of King Darius.

Context

13Mgbe ahụ Hegai, onyeozi Onyenwe anyị, ziri ndị mmadụ ahụ niile ozi Onyenwe anyị, sị: “Mụ onwe m nọnyeere unu,” otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara. 14Ya mere, Onyenwe anyị kwaliri mmụọ Zerubabel nwa Shealtiel, onye na-achị Juda, na mmụọ Joshua nwa Jehozadak, onyeisi nchụaja na mmụọ ndị niile ahụ fọdụrụ nʼala ahụ. Ha niile bịara bido ọrụ nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Chineke ha, 15nʼụbọchị nke iri abụọ na anọ, nʼọnwa nke isii. 16(15) Ọ bụ nʼafọ nke abụọ, nke ọchịchị eze Daraiọs,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.